|
Translate Nigerian igbo to english google | ||||||||||||||||||||||||||||||||||||
|
IGBO Word |
Continuous Meaning |
ENGLISH BEKEE |
|
|
|
Ọ |
|
|
|
|
|
Ọ, O |
|
he; she; it |
|
Ọ bịago? |
Has he/she/it come? |
|
O jelụ afịa |
He/she has gone to market |
|
ọ bụlụgoda |
if; even if; though |
|
ọ bụlụzịa |
if it happens; if it later happens that... |
|
ọ bụna, ọbụnada, ọ bụnadụ |
if; even; even if |
|
Biko nye m nwantịntị ego ọbụnada (ọ bụnadụ) kọbo |
Please give me some money, even a kobo |
|
Nnwa na-agụ m ọ bụraba nwaanyị |
I want a child, even a girl |
ọba |
|
place where yams are stacked and stored; barn |
|
Jee wetalụ m ji naabọ n'ọba |
Go and bring me two yams from the barn |
ọji; oji |
|
Kola nut (Kola nuts) {igbo kola nut; cola nuts; kolanuts} |
|
Onye wetara ọji, wetara ndụ |
He who bring kola bring life! |
|
Ọji luo ụnọ okwuo ebe osi bia |
When the Kola nut reaches home, it will tell where it came from {breaking of kola nut} {Ihe di mma onye n'acho, o ga-afu ya - What ever good he is looking for, he will see it} |
ọkwu ọto ekene eze |
|
he who would not bend or prostrate before the King {The best four wheeler automobile cars, that are being driven by Drug peddling, 419ers, Internet business deals and Political patronage people} |
|
|
|
|
|
|
Igbo Dotted Vowel Codes
|