|
Translate Nigerian igbo to english google | ||||||||||||||||||||||||||||||||||||
|
IGBO Word |
Continuous Meaning |
ENGLISH BEKEE |
|
|
|
KW. |
|
|
|
|
|
kwa-izuka |
|
weekly |
kwa-onwa |
|
monthly |
kwa-arọ |
|
yearly |
kwa, kwọ |
|
also; in addition to {additive, denoting repetition, emphasis, or an action in addition to an action previously mentioned; occurs after verbs and nominals} |
|
Jekwa |
Go again |
|
Kwekwanụ u kwe afụ ọzọ |
Please sing that song again |
|
Onye kwa nụ bụ ṅke a? |
Who else is this? |
|
Gịnị kwọ bụdụ ṅke a? |
What is this again? |
|
O sikwọike |
He is very strong |
|
Ị bịarọkwọnụ akwụkwọ ṅnyaafụ |
I'm sure you didn't come to school yesterday |
|
mekwa |
do again |
|
rikwa |
eat again |
kwa |
|
pack; carry off; clear away |
|
ọkwụkwa |
packing; carrying off |
|
kwachakọ |
take away everything |
|
kwachi |
move into place vacated by another |
|
kwachị |
remove to another house |
|
kwadebe |
prepare; propose to do something; bring everything near |
|
kwado |
prepare; get ready; pack for journey |
|
Akwadọ m ije afịa |
I amready to go to market |
|
kwafe |
move over; remove {belongings to another house} |
|
nkwafe |
transfer {by packing bag and baggage and going to another place} |
|
kwaghalị |
move {things} about |
|
Ọ na-akwaghalị ife ya |
He is moving his things about |
|
kwa ibu |
pack loads, belongings, luggage |
|
Ọ bụlụ na ị kpachapụrọ anya ndi oriị ga-akwa ibu niiịne dị n'ụnọ gị |
If you are not careful thieves will carry off all the loads in your house |
|
kwaju |
gather and fill; amass |
|
kwakọ |
pack up; pack together |
|
Anyị na-akwakọ ife anyị ọnụ |
We are bringing our belongings together |
|
kwakọba |
gather together {into}; collect; prepare |
|
kwakọlụ |
take, remove everything; pack away everything |
|
kwakọta |
pack things together |
|
kwalụ |
pack up |
|
Ọ kwalụife ya wee naa |
He packed up and went home |
|
kwalụ afịa |
pack and move wares away |
|
kwanye ọkụ |
stir up a fire; accelerate a car; stir up {trouble} |
|
Ọ kwanyelụ nsọgbu a |
He stirred up this crisis |
|
kwa obi |
settle {in a place} |
|
Akwago m obi n'Enugwu |
I've settled in Enugu |
|
kwapụ |
clear out everything |
|
kwa ụzọ |
open road {by clearing}; prepare way |
kwa |
|
weep; cry; lament |
|
kwa akwa |
cry; weep; lament |
|
kwakpọsị anya |
cry bitterly {blind oneself with tears}; keep funeral |
|
Anyị na-akwa Ije |
We are keeping Ije's funeral |
|
ọkwụkwa |
keeping of funeral; funeral ceremony |
|
Ije nwụlụ ṅnyaafụ ma a ga-ebido ọkwụkwa ya echi |
Ije died yesterday but his funeral will begin tomorrow |
|
kwa ozu |
perform burial ceremony; keep funeral |
|
A ga-akwa ozu echi |
A funeral will take place tomorrow |
|
akwamozu |
funeral ceremony |
|
Anyị ga-eje akwamozu echi |
We shall attend a funeral ceremony tomorrow; cry {of animals and birds} |
|
Oko ọkpa kwalụ |
The cock crowed |
|
Ugọlo ọm a na-akwa |
The crows are cawing |
|
Akilị na-akwa |
Frogs croak |
|
kwa mmaalụ |
regret |
|
I ga-akwalụ ṅkaa mmaalụ |
You'll regret this |
|
Ọ kwalụ mmaalụ na o melụ ya |
He's sorry he did it |
kwa |
kwa ụkwala |
cough |
|
{ụkwala} kwa |
have a cough |
kwa |
|
sew |
|
ọkwụkwa |
sewing |
|
kwa {akwa} |
sew {cloth} |
|
kwachi |
repair; patch {up} |
|
Kwachielụ m akwa m |
Patch my clothes for me |
|
kwakọdo |
sew together |
|
kwa nga agba |
tie bandage under chin of a dead person |
|
ọkwa akwa |
tailor {sewer of clothes} |
kwa |
|
well; so as to restore good condition |
|
dokwa |
repair; put in the proper position; settle quarrel |
|
Ọ na-eje idokwa motọ ya me mmebi |
She is going to repair her lorry which has got a fault |
|
Ọ ga-edokwa ya bụ okwu |
He will settle that case |
|
jikwa |
dress {someone else} |
|
lụkwa |
repair |
|
mekwa, mekwata |
repair; please by an action; give a tip, small present |
|
Ọ si na ya ama ana ma ọ bụlụ na fa emekwatarọ ya |
He said he would not go if he was not pleased {i.e. if something was not done to please him} |
|
nọkwalụ |
sit firm, well |
kwa |
|
every; each {with reference to periods of time} |
|
kwa anyasi |
every evening |
|
kwa arọ |
yearly; annually |
|
kwa daa |
daily |
|
kwa efifie |
every midday |
|
kwa izụ |
weekly |
|
kwa mbọsi |
daily |
|
kwa mgbede |
every evening |
|
kwa ọnwa |
monthly |
|
kwa ụchichi |
nightly |
|
kwa ụbọsị |
every day; daily |
|
kwa ụt ụtụ |
every morning |
kwa |
|
push |
|
ọkwụkwa |
pushing |
|
kwa aka |
push; urge; drive |
|
kwabanye |
push in; hustle in |
|
kwabanye ya nime ụnọ |
hustle himinside the house |
|
kwada |
push down |
|
kwado |
support; hold up; stop from falling |
|
kwafe |
push over |
|
kwaghe |
push open |
|
kwakọ |
push together |
|
kwakọ isi nisi |
set people at loggerheads |
|
kwakpọ |
overthrow; push down; demolish |
|
kwanị ọkụ |
fan fire; instigate someone to do something |
|
kwanye |
push in |
|
kwasi ike |
push firmly |
|
kwatụ |
knock down; push down |
|
kwa ụzọ |
open a road; prepare way |
kwa |
|
miss; slip |
ọkwụkwa disappointment; missing {something} as a result of some hindrance |
|
|
|
Ọ bụ egwu ọkwụkwa melụ na ị fụrọ onye isi egwu ụmụ agbọghọ a sị na ọ bụ ya manarisịlị egwu agba n' Ogidi |
It is your missing the dance that prevented your seeing the leader of young women's dance, reputed to be the greatest dancer in Ogidi |
|
Egwu afụ mụ ejedorọọ bụ m nnukwu ife ọkwụkwa |
{The dance that I did not meet is to me a great disappointment} I'm very disappointed about missing the dance |
|
Ọ bụife ọkwụkwa melụ na mụ esọrọ nnene akwụkwọ n'ụka a je |
Something prevented me fromtaking the examination this week |
|
Olili na ọnụnụ dị nebe a ṅnyaafụ akwago gi |
You have missed the feasting that took place here yesterday |
|
kwacha |
slip off and fall down |
kwa |
|
blow {e.g. pipe}; sing |
|
ọkwa abụ |
soloist |
|
ọkwa ọja |
piper; flute-player |
kwa |
|
pour, spill {water, liquid} |
|
kwafụ |
spill |
|
Ọ kwafụlụ mmiliị |
He spilt the water, or He poured away the water |
kwa |
kwa ụta |
regret; be sorry |
kwa-cha |
|
scrape; chip |
|
kwacha akwacha |
chip; scrape |
|
kwacha ji {ede} |
cut off roots of yam{cocoyam} |
kwalikwata |
|
louse, very stubborn, found on clothes, pubic hair, etc. of habitually dirty persons { igwu louse} |
kwa-sa |
|
see kwa-sị |
kwa-sị 1, kwa-sa |
|
upon; on |
|
dakwasị |
fall upon {of thing} |
|
Ọ dakwasi nenu ọche |
It fell on the chair |
|
Ọ nokwasi nenu ikpo akwụ |
She sits on the heap of palm nuts |
|
O biikwasi ya aka |
He lays his hands on him |
kwa-sị |
|
again |
|
kwukwasị |
speak again |
|
mekwasị |
do again |
kwe |
|
believe; agree; obey; be willing; permit |
|
Nwoke afụ kwesilịị ja ike |
The man deserves praise |
|
ọkwukwe |
agreement |
|
kwekọ |
agree together |
|
nkwekọ |
agreement; harmony |
|
kwekọlịta |
come to an agreement |
|
Anyị ekwekọlịtago |
We have come to an agreement |
|
kwelụ |
accept |
|
kwe nisi |
nod the head |
|
kwenye |
agree; allow |
|
kwenyelụ |
agree with |
|
kwesị |
deserve; be fitting; be suitable; correspond |
|
ọkwụkwe |
belief; faith |
|
ụkwe |
assent |
kwe |
|
sing |
|
kwe ụkwe |
sing hymns, songs in chorus |
|
ụkwe |
song; hymn |
kwe |
|
grip |
|
kwedo aka |
lay hold of |
|
kwe n'aka |
shake hands |
|
kwerụbe |
shake {e.g. bottle of oil} |
|
nkweko aka |
wrist |
kwe |
|
bargain; price |
|
kweda |
lower {price} |
|
kwe ọnụ |
offer {a price} |
kwe |
|
set, prepare for use {something involving strings} |
|
kwe akwa |
weave cloth {usu. with hand loom} |
|
kwe ọnya |
set {rope, wire} trap |
|
kwe ụta |
string a bow |
|
kwezi ụta |
re-string a bow |
kwo |
|
pluck, extract forcibly or prematurely; remove fromposition {e.g. fruit, foetus} prematurely |
|
ọkwukwo |
plucking |
|
kwo eze |
take out, extract teeth; lose tooth {teeth} |
|
eze nkwo |
loss of tooth {teeth} |
|
kwosị ugbene |
pluck feathers |
|
dakwo |
{of fruit} fall fromtree before it is ripe |
|
kakwo |
{of fruits} pluck prematurely |
|
takwo |
{of fruits} eat unripe |
|
Ọ na-atakwo ugiliị acharọ acha |
She is eating an unripe wild mango |
kwọ |
|
be crowded; be in a rush; rush; jerk |
|
ọkwụkwọ |
rushing |
|
kwọba |
rush in |
|
kwọbata |
rush in |
|
kwọ ekwọ |
rush in numbers |
|
kwọ ekwọlọ |
envy; contest enviously |
|
kwọjili |
rush violently |
|
kwọ ọnwụ |
be at point of death; struggle with death |
|
kwọpụ |
rush out |
|
mmili na-ekwo ekwọ |
tap or streamwhere there is a rush of people wishing to fetch water; fast-flowing stream, river, water-way |
|
Mmili {pọmpụ} Ụmụagụ na-ekwo ekwọ n'ụtụtụ |
There is usually a rush at the stream {tap} of Ụmụagụ in the mornings |
|
{mmiliị} kwọ |
undergo a rush of people anxious to fetch water {of a stream}; rush, flow rapidly {of water-way, stream} |
|
{pọmpụ} kwọ |
be surrounded by anxious, pushing crowd trying to get water {of tap} |
kwọ |
|
uproot |
|
kwo ililo |
uproot a plant |
kwọ |
kwọ ekwọlọ |
envy; be jealous of |
kwọ |
kwọ ụla |
snore |
kwọ |
|
see kwa |
kwọ |
|
grind; grate; saw; rub; {with aka as object} wash {hands} |
|
ọkwụkwọ |
grinding; grating; sawing |
|
Fa na-akwọ osisi fa gbụlụ ṅnyaafụ |
They are sawing the tree they felled yesterday |
|
kwọ aka |
wash the hands |
|
kwọ akpụ |
grate cassava; make gari |
|
Ọ na-akwọ akpụ ọ ga-eji ghe galị |
She is grating the cassava with which she is going to make farina |
|
kwọbe |
saw asunder |
|
Any qị chọlụijiị mma ọdụ kwọbe osisi dachilị ụzọ |
We want to saw asunder the tree which fell across the road |
|
kwọcha |
file |
|
kwọcha isi |
be bald |
|
isi nkwọcha |
baldness; bald head {i.e. as if head has been scraped} |
|
onye isi nkwọcha |
bald-headed person |
|
kwọ igbi |
rub the gums {of teething child} |
|
kwọjipụ |
saw off |
|
kwọ mụlụmụlụ |
be smooth {of stone}; be very smooth and shining |
|
kwọ ose |
grind pepper |
|
Ọ na-akwọ ose |
She is grinding pepper |
|
ṅkwọ ọse |
pepper-grinder {stone, machine, etc.} |
|
kwọ ọka |
grind corn |
|
Ị na-akwọ ọka ị ga-eji me nni ọka? |
Are you grinding the corn with which to prepare pap? |
|
kwọpịa |
grind to little bits or pulp; crush; mash |
|
{motọ} kwọpịa |
be crushed {by lorry or any vehicle} |
|
Motọ ga-akwọpịagị ị si otụ ụbọsi m aka na ị dị achalụ motọ ọfụma |
A lorry will crush your head one day because you never give way properly to lorries |
|
kwọze |
grind to pulp; reduce by grinding |
|
kwọze |
{slang, usually among school-children} snack, small edibles like akala, groundnuts, elele, bought and eaten by school-children during the recess period by those who can afford it |
|
ta kwọze |
eat such snacks |
kwọ |
|
scoop up {water} |
|
kwọ mmiliị |
bale; dip up water {with hands or container} |
|
kwọsa mmiliị |
throw water over the hands or body {as in taking a shower}; wipe off water fromthe floor or any wide surface {also - kwọcha} |
kwọ |
|
carry on the back |
|
kwọlụ |
carry on the back {e.g. child} |
|
kwọ nnwa |
carry child on the back |
|
Kwọlụ nnwa |
Carry the child on your back |
|
kwọ nnwa n'azụ |
carry child on the back |
|
kwọpụ |
put down fromthe back something carried on it |
kwu |
|
speak |
|
ọkwukwu |
speaking |
|
kwubi |
end a speech |
|
Biko, kwubizịa okwu afụ |
Please, end that speech |
|
kwubido |
interrupt |
|
kwubulu |
foretell; say beforehand |
|
kwudebe |
cease speaking |
|
kwudide |
continue speaking |
|
kwu ekwulekwu |
talk excessively or like a chatter-box; nag |
|
kwu ezi okwu |
speak the truth |
|
Ọ bụ ezi okwu ka mna-ekwu |
I am speaking the truth |
|
kwufie |
speak wrongly, incorrectly |
|
kwughalị |
say the opposite of what one said before |
|
kwujọ |
speak evil of |
|
kwukwasị |
speak again |
|
kwulụ |
blaspheme; revile |
|
kwu mpụ |
talk at random |
|
kwunyị |
overwhelm with talking |
|
I kwu nyi m! |
You overwhelmme with talk! |
|
kwu ọfega, kwu ofega |
talk in a flippant way |
|
kwu okwu |
speak; utter words |
|
kwu okwu alụ |
speak abominable word{s} |
|
kwu okwu asị |
speak falsehood |
|
kwu okwu azụ |
slander; back-bite |
|
Ọ na-ekwu m okwu azụ |
He is talking about me behind my back |
|
kwu okwu ụgha |
speak falsehood |
|
kwu ọnụ naabọ |
say different things on different occasions or to different people |
|
kwupụ |
speak out |
|
kwupụta |
speak out; confess |
|
O kwu pụtago echiche ya |
He has put forward his views |
|
nkwupụta |
confession; profession {of faith, etc.} |
|
kwusa{sị} |
proclaim; declare; publish abroad |
|
kwusasịba |
begin to spread news in all directions |
|
kwusi ike |
speak strongly, loudly |
|
kwute |
make mention of |
|
kwutọ, kwutị |
slander; speak evil of |
|
Ekwu tọsị |
female name {Don't slander} |
|
nkwutọ |
evil-speaking |
|
kwuwa |
speak plainly |
|
kwuwapụ |
speak out plainly |
|
Chineekwu |
female name {It is God who speaks, i.e. it is God who says what will happen} |
|
ekwulekwu |
excessive talking; nagging |
|
okwu |
speech |
|
ọka ekwukwu |
chatterbox |
|
ọnụ na-ekwulụ |
spokesman |
|
ọnụ na-ekwulụ |
our spokesman |
|
anyị, Ọji bụ ọnụ na-ekwulụ anyị |
Ọjị is our spokesman |
|
ọnụ na-ekwulụ ọra |
spokesman of the public, all |
kwu, kwụ |
|
cork |
|
kwuchi |
cork; stopper |
|
nkwuchi |
cork; covering |
|
kwuchi ọnụ |
cover, plug hole, mouth, opening |
|
okwuchi, okwu |
stopper; cork; cover |
|
kwụghe |
open; uncover |
kwu, ku |
|
to; towards |
|
chekwube |
trust in |
|
Chekwube Chineke |
Trust in God |
|
nchekwube |
trust; confidence |
|
Nchekwube anyqị di na Chineke |
Our trust is in God |
|
gbakwu{te}, gbakurịta |
run towards, to |
|
Ọ na-agbakwu nne ya |
She is running to her mother |
|
jekwu |
go to; towards |
|
Achọ m ijekwu nna m |
I want to go to my father |
|
kpụkwu |
move, crawl towards |
|
Ọ na-akpụkwu nwa nne ya |
She is moving towards her sister |
kwu |
|
more; more of |
|
likwu |
eat more |
|
Ị chọ iliịkwu nni? |
Do you want to eat more food? |
|
mụkwụ |
read more {of} |
|
Ọ chọ ịmụkwụ akwụkwọ |
She wants to study further |
|
nụlụkwu |
drink more of |
|
Nụlụkwue mmiilị |
Drink more water |
|
wetakwu |
bring more {of} |
|
Wetakwuelụ m¯ mmadụ naabọ |
Bring me two more persons |
kwụ |
|
cover; cover with lid; invert |
|
kwụchi |
close {opening} |
|
Kwụchie ite siị nọkụ |
Cover the pot on the fire |
|
kwụchikpọ |
cover in |
|
kwụghe |
open {bottle, tin, pot, etc.} |
|
kwụghepụ |
uncover |
|
kwụpụ |
uncork {a bottle, etc.} |
kwu-do |
|
meet |
kwu-kọ, kwụ-kọ |
|
join, piece together |
kwụkọ aka |
rub the hands together in supplication |
|
|
kwukọnye, kwụkọnye |
join, piece together |
kwụkwụ |
|
hold together, clench {of hand} |
|
kwụkwụ aka |
clench, close the hand |
|
nkwukwụ aka |
fist |
kwụkwụ |
|
be foolish |
kwụlikwụli |
me kwụlikwụli |
behave like a harmless madman |
kwụlu |
ọnwa kwụlu ọnwa |
month after month |
|
arọ kwụlu arọ |
year after year |
|
nnụ kwụlu nnụ |
thousands upon thousands; million{s} |
|
Nnụ kwụlu nnụ ndi be anyị na-eje Obọdọ Oyibo kwa arọ |
Thousands of our people go to Europe each year |
kwụ |
|
pay |
|
ọkwụkwụ |
paying |
|
Ana m abịa ịkwụ onye obụna dịka ọlụ ya silị dị |
I am coming to pay everyone according to his work |
|
Ibi ego ada adị ọlọ ka ọkwụkwụ ya |
Borrowing money is not usually as difficult as repaying it |
|
kwụchigha |
pay back; repay; refund |
|
kwụ ngọ |
pay bride-price; repay the bride-price paid on a wife |
|
ọkwụkwụ ngọ |
payment of bride price |
|
kwụta |
|
|
Ọ kwụt agolụ m ụgwọ o ji m |
She has sent payment of his debt to me |
|
kwụ ụgwo |
pay wages, debt |
|
Kwụa m ụgwọ m |
Pay me my wages, or Pay your debt to me |
|
ọkwụkwụ {ụgwọ} |
|
|
akwụcha akwụcha |
irredeemable; that which can never be completely repaid; debt which can never be completely liquidated |
kwụ |
|
stand; set |
|
kwụba |
stand {something}; place |
|
kwụbido |
interfere; stand in the way of |
|
kwụchi |
resist; stand in front of; block someone's view; replace; stand in for |
|
kwụ chịm |
be firm; stand firm; be firmly established or secure in a place {of person} |
|
kwụdebe |
stand near |
|
kwụdo |
meet; fall in with; overtake; stand on |
|
kwụghalị |
loiter |
|
kwụlụ n'ụsọlọ |
be in a line, single file |
|
kwụlụ ọtọ |
see kwụ ọtọ |
|
kwụ ọtọ |
stand upright, straight; be right, upright, just |
|
kwụrube |
stand around |
|
kwụsị |
stop; stay |
|
Ọ chọ ịkwụsị motọ |
He wants to stop the car |
|
nkwụsị |
termination; abolition |
|
kwụsi ike |
stand firm |
|
kwụ ụgba |
turn a somersault |
|
kwụzi |
make straight |
|
akwụdo akwụdo |
instability; shakiness; that which is never stable |
kwụ |
|
hang |
|
kwụba |
hang |
|
kwụba akwa |
hang up a cloth |
|
kwụ efe |
swing to and fro; be neutral |
|
kwụ elili |
commit suicide by hanging |
|
kwụfe |
suspend; hang |
|
kwụfeghalị |
swing; hang around |
|
kwụgbu |
kill by hanging |
|
kwụ ụdọ |
commit suicide {by hanging}; hang oneself |
kwụ |
|
smoke |
|
kwụ alụl?ụ |
be misty |
|
kwụ anwụlụ |
smoke {of a fire} |
|
kwụgbu |
suffocate by smoke |
|
kwụni, kwuni |
rise {of mist, smoke, etc.} |
kwụ |
|
jump |
|
ọkwụkwụ |
jumping |
|
kwụba |
jump in |
|
kwụda |
lower; let down |
|
kwụfe |
jump over |
|
kwụpụ |
jump off |
|
kwụtụ |
jump down |
kwụ |
|
see kwu |
|
|
|
Igbo Dotted Vowel Codes
|