|
Translate Nigerian igbo to english google | ||||||||||||||||||||||||||||||||||||
|
IGBO Word |
Continuous Meaning |
ENGLISH BEKEE |
|
|
|
E. |
|
|
|
|
|
e, a |
|
{dependent, indefinite; harmonizes} one; ‘they' {indefinite}; often translated by English passive |
|
A na-esi nnị |
Food is being cooked |
|
E ji ya aka |
He has been arrested |
e, a |
|
{harmonizes} verb prefix marking negative |
|
Igbo enwe eze |
The Igbo have no kings |
e; a; ...m |
|
{dependent, 1st person singular; harmonizes} I |
|
Ana m eje |
I am going |
|
Elili m ife |
I ate food |
e, a |
|
{harmonizes; tone high before low tone root} verb prefix marking sequential mood |
|
Chi efoo |
Day breaks: |
|
Chi abọọ |
Day breaks |
e |
|
see a; e; o; ọ |
ebe |
|
where; Oracle; flying; place |
|
ebe bos steshon? |
where the bus station? |
|
ebe hotel |
the hotel |
|
ebe ka ugbo igwe na kushi? |
where the train station? |
|
ebe ndi mbiambia |
the consulate |
|
ebe nlenle kwanu? |
sites to see? |
ebe |
|
place; where; while; since; whereas |
|
Aga m eje ebe ọ nọ |
I will go where he is |
|
Emena mkpọtụ ebe m na-agụ akwụkwọ |
Don't make a noise while I'm reading |
|
Ka anyị chelu ya n'ụzọ a ebe ọ bụ na ọ ga-esi ụzọ a gafe |
Let us wait for him here, since he will pass by this road |
|
ebe a |
this place |
|
n'ebe a |
here |
|
ebe afụ |
that place |
|
n'ebe afụ |
there |
|
ebe a na-amụ nnwa |
maternity home |
|
ebe a na-eni ozu |
burial ground |
|
ebe a na-esi nnị |
kitchen |
|
ebe dị {n'}iche {n'}iche |
different, various places |
|
ebe ịta nni |
pasture |
|
ebe mgbaba |
refuge |
|
ebe niịne |
everywhere |
|
ebe ṅzuzo |
secret place; retired spot |
|
ebe obibi |
habitation; dwelling place |
|
ebe ọbụna |
any place |
ebe |
|
yam beetle |
ebee |
|
where {to}? |
|
ebee ka ị jekọ? |
Where are you going? |
|
ebee ka ọ dị? |
Where is it?: |
|
ebee ka ọ nọ? |
Where is she? |
|
ebee zi? |
Where then? where else? |
ebele |
|
mercy; pity |
|
Ebelechukwu |
male name {mercy of God} |
|
dị ebele |
be kind-hearted |
|
me ebele |
have pity on; be sorry for; have mercy on |
|
Meelụ anyị ebele |
Have mercy on us |
|
nwe obị ebele |
be kind-hearted |
|
obị ebele |
kindness; mercy |
|
onye ebele |
the merciful {person} |
|
onye kasị ebele |
the most merciful |
|
Chineke Onye kasị ebele |
Most merciful God |
ebem gi hi |
|
hotels |
ebenebe |
|
extraordinary happening; disaster |
|
{ebenebe} –gbu |
happen {of disaster, scandal, something serious} |
|
Ebenebê gbụlụ |
It was a disaster |
ebeobula |
|
wherever |
ebeobuna |
|
moreover |
ebeta |
|
beetle |
ebi |
|
dwelling |
ebị |
|
lungfish {also known as salamanderfish are freshwater fish belonging to the subclass Dipnoi}; mudfish {Protopterus annectens} {= ekwum} |
ebi |
|
porcupine |
|
ebi nta |
Brush-tailed Porcupine {Atherurus Africanus Gray} |
|
ebi ogwu |
Crested Porcupine {Hystrix Cristata Senegal} |
ebili |
|
storm on water; wave |
|
tụ ebili |
be agitated; swell {as river or sea in gale} |
ebo |
|
mound; when one is accused of |
ebo |
|
the smallest kinship-cum-residential unit, a subdivision of |
|
ụmụ nna |
Kinsman {A kinsman is a male relative or plural Kinsmen}; kinship; {patrilineage}; sublineage |
|
Ebo unụ bụ gịnị? |
What is your special sublineage?; {= ogbe} "village"; a constituent part of a "quarter" which is itself part of a "town" {ọbọdọ}, containing a number of patrileages {ụmụ nna} |
|
Ọnịcha Ebo Itenaanị |
the Nine Villages of Onitsha |
Ebo |
|
male name {short for Ebozinam, stop accusing me} |
ebụ |
|
mildew; mould |
|
ma ebụ |
grow mould |
|
Ụtala e lofụlụ n'ime akpati nnị amago ebụ |
The pounded fufu forgotten in the food-box has gone mouldy |
ebu |
|
hornet; getting fat |
ebụ |
|
wasp; hornet |
|
akpa ebu |
wasps' nest |
ebụbe |
|
marvel; wonder; majesty |
|
ife ebụbe |
a wonder |
|
kobe ebụbe |
honour {hang honour on} |
|
me ebụbe |
beautify; decorate |
ebụbe agụ |
|
African Bowstring Hemp or Leopard Lily {Sansevieria Liberica }, seen in Agwụ shrines and used as a charm against thieves or a medicine for pregnant women |
ebụbo, ebụbọ, ebụbo |
|
accusation; charge {bo accuse} |
|
bo ebụbo |
levy accusation; accuse |
|
E bọlụ ya ebụbo orị |
He has been accused of stealing |
|
Ebụbo ka onya mma |
A false accusation is worse than a matchet wound |
ebụnụ |
|
ram |
|
ebụnu Idemịli |
the ram of the Idemili god {This ram lives mainly in the Idemili god's shrine and its surroundings. Also roams about the village from compound to compound. The ram must not be beaten or killed by anybody, as it is believed that anyone who does this will automatically be visited and killed by the god.} |
echi |
|
tomorrow |
|
Echị dị ịme, Onwerọ onye ma ife ọ ga-amụ |
Tomorrow is pregnant, no one knows what it will bring forth |
|
echi niịne |
tomorrow {emphatic} |
|
echi ya |
the next day; the following day |
|
Ebele gbalụ akwụkwọ ụbọsị Krisimaasị, ọ lue echị ya ọ sie nnukwu olili |
Ebele wedded on Christmas Day; the following day he gave a great feast |
|
nwanne echị |
day after tomorrow |
|
ụtụtụ echị |
tomorrow morning |
echi |
|
old type of money in form of bent wires |
echiche |
|
thought |
|
che echiche |
think; ponder; meditate |
echichi |
|
title; titled man {general; mmụọ, ọzo} |
echu |
|
become bad; collecting (water) |
ede |
|
cocoyam; writing |
|
ede ana |
plant with spotted leaves and corn, the juice of which can be used to mark the body {Cynastrum cordifolium} |
|
ede ekọ |
cocoyam cooked like yam {Colocasia esculenta Schott} |
|
ede mmụọ |
Ground Arum, plants whose leaves resemble the cocoyam {Stylochiton hypogaens and lancifolius Kotschy and Peyr} |
|
ede ụmaka; {ede} |
cocoyam which requires boiling overnight, probably the oldest type {Xanthosoma mafaffa Schott.} |
|
mkpa ede |
room where cocoyams are stored |
edi |
|
Hyana |
edi |
|
African civet {Viverra civetta}, Genet {Genetta}, Two spotted Palm Civet {Nandinia binotata} |
|
ọsi edị |
genitals of edi, which smells and is used for medicines |
edo |
|
Yellow; raining |
edo; ogulu |
|
yellow |
edọ |
|
tree whose trunk is used for canoes and whose roots and bark are used as medicine {Terminalia glaucescens Planch. Possibly Distemonanthus benthamianus Baill.} |
edọ |
|
yellow vegetable dye; yellow {of colour} |
|
cha edo edọ |
be yellow |
|
Afe m na-acha edo edọ |
My shirt is yellow |
|
dị edo edọ |
be yellow |
|
ọna edọ |
gold |
|
ọna ọcha na ọna edọ |
silver and gold {fine luxuries} |
edọ |
|
divinity |
edu |
|
guiding (O na edu - he is guiding; i na edu -you are guiding) |
edụ |
|
wild grass {Udi} |
|
edụ agụ |
open grassland |
ee |
|
answer to a call |
ee'e {ee?e}, e'e |
no! |
|
ee e, eee |
|
yes |
eehe |
|
trimming a tree by cutting; thinking , meditating |
eeye! |
|
yes! certainly! |
eeyi; eeyị! |
|
yes! |
efe |
|
flying; dress; spare time |
efe |
|
chance; opportunity; leisure |
|
Enwerọ m efe ịbịa ebe a |
I didn't have a chance to come here |
|
arụ efe |
unoccupied; at leisure |
|
dị efe |
be vacant |
|
fụ efe |
find time, chance, opportunity |
|
nwe efe |
have a chance, an opportunity |
|
nye efe |
give chance, opportunity |
efe |
|
see afe |
|
kwụ efe |
swing to and fro; be neutral |
efere |
|
plate |
efi |
|
cow |
|
efi afo; ehi afo; |
cow's intestine {meat} |
|
efi alusị |
sacred cow {efi Igbọ type} owned by village; cannot be killed; if it dies, it is given burial like a human |
|
efi awụsa |
zebu cattle |
|
efi Igbo |
dwarf cattle |
|
efi ọfịa |
bushcow; buffalo {Syncerus caffer bedingtoni} |
|
ala efị |
cow's milk |
|
anụ efị |
beef |
|
ozu efị |
carcase of cattle |
efi |
|
kind of fish |
efifie |
|
afternoon; midday; middle of the day; heat of the day |
|
efifie nabo |
noon |
|
efifie naabọ |
noonday |
|
azị efifie |
lunch |
|
gba {azị} efifie take lunch |
|
|
kwa efifie, kwa efifie |
every midday |
|
mgbe efifie |
during the afternoon |
efo |
|
Dawning; Chi elo - The day is dawning |
efu |
|
baseless; getting lost |
efụ |
|
emptiness; vanity |
|
Ọ melụ ya n'efụ |
He did it in vain |
|
efụlefụ, efụleefụ |
empty; vain; useless {of a person} |
efụrụ |
|
African nutmeg {Monodora myristica Dunal} |
egedege, egenege |
|
front |
|
egedege iru |
forehead |
ege |
|
listening |
Ego |
|
Money; cash; a girl's common name |
|
ego igwe |
coins {sometimes refer to foreign currencies such as pounds, dollors, euros etc...} |
|
ego ole ka ihe a bu? |
how much is this? |
|
ego ole ka tiketi nke na ga? |
how much is a ticket to? |
|
ego akwụkwọ |
currency note; paper money |
|
ego ayọlọ, ayọ |
cowry |
|
ego edwọd |
money used during the reign of King Edward |
|
ego e nyelụ ya |
capital |
|
ego kịlịkịlị |
coins |
|
ego mgbụdamgbụ |
type of money made by blacksmiths |
|
ego naabọ |
twelve cowries {= ekpete naabọ} |
|
ego naatọ |
eighteen cowries |
|
ego nwunye |
bride-price |
|
akpa ego |
purse; a hundred pounds |
|
anya mkpul?ụ ego |
eye with pupil whitened by disease |
|
chọ ego |
seek for money by hook or by crook |
|
isi ego |
unit of six cowries {= ekpete}; capital |
|
kpata ego |
acquire money |
|
mkpụlụ ego |
a cowrie, coin, shilling |
|
oke ego |
fantastic riches |
|
zu ego |
steal money |
|
zụ ego |
build up, increase one's capital |
egụlọ, egụle |
|
weaver bird {ashaa} |
egbe |
|
hawk; kite; rogue {slang} |
egbe |
|
gun |
|
egbe adaka |
type of locally made gun |
|
egbe igwe |
thunder |
|
egbe ndụ |
cannon |
|
gba egbe |
fire gun |
|
ndị jị egbe eje orị |
armed robbers |
|
ntụ egbe |
gunpowder |
|
ọnụ egbe |
opening of a gun barrel |
|
pị egbe |
carve wooden part of gun |
|
sụ egbe |
load gun |
|
utụ egbe |
trigger {penis of the gun} |
egbe |
|
boundary mark |
|
Onye ropụ egbe ọ je ṅga |
Anyone who uproots a boundary mark will go to prison |
egbenu, egbene |
|
cock |
egbenụ |
|
warriors |
|
egbenu ọba |
warriors |
|
Ndi {ọtu} egbenu ọba |
society of warriors. They are not necessarily warriors who go to battle. But their society is a warrior-like one. Members dress like warriors with helmetlike hats stuck full of long feathers, with cutlasses in their hands. They are usually invited to grand traditional ceremonies, funerals of great men and of course to funerals of their dead members. They greet each other by knocking the blades of each other's swords together |
egbili |
|
fish {= igbenụ} |
egbọ |
|
boundary around compound or village; more especially the entrance, shaped like goalposts, of bamboo palm leaves or ọgilisi, which bears protective medicines |
egbu |
|
tree; bark used medicinally for cure of different kinds of ịba or akọm |
|
egbugbele ọnu |
lip{s} |
egbugbu |
|
tattoo; mark |
|
gbu egbugbu |
tattoo; mark |
egu |
|
a kind of edible caterpillar |
egwe |
|
wall of beaten earth |
egwu |
|
drum; dance; play; entertainment |
|
egwu alusị |
sacred dances |
|
egwu card |
card trickster; An Igbo music tracks of Artist Leonard Okpala alias "Peace Maker" Iwere nkea iri mụ ego and Uwam ya diba.{ Album Long Time No see has tracks: Long Time No See, Peace Maker Jelu Mmụọ, oyoyo Nwa[Ego N'ejeije Special] |
|
egwu ọta |
ritual drum |
|
egwu ụdụ |
music in which ụdụ features prominently |
|
gba egwu |
dance |
|
ọgba egwu |
dancer |
|
gwụ egwu |
play |
|
gwuli egwu |
play about |
|
gwụsọ egwu |
play with someone |
|
nnwa egwu |
doll |
|
ọtụ egwu |
dancing club |
|
ọgụ egwu |
singer; minstrel |
|
te egwu |
dance in a peculiar way |
|
gwọ egwu |
dance very well in type of dance in which back muscles come into play |
egwụ |
|
fear; fearful, terrible or fierce-looking thing; dangerous thing |
|
abanị dị egwụ |
bandit |
|
atụ egwụ |
courage; bravery; boldness |
|
dị egwụ |
be dangerous, dreadful |
|
tụ egwụ |
fear; respect; be afraid of |
|
yi egwụ |
frighten |
egwu igbo |
|
Igbo music |
egwugwu |
|
the most elderly and most venerated form of the incarnate dead, of Igala origin {Igala egwụgwụ, = mmụọ ogonogo} |
egwusi |
|
water-melon seeds {Yoruba egụsi} |
|
ofe egwusi |
melon, egusi soup |
ehe |
|
underbelly; (ehee/ehepu - removing excrement) |
Ehi |
|
Cow in the autochthon dialect |
ehihie oma |
|
greeting: good afternoon |
|
ehihie oma |
reply: good afternoon |
ehu |
|
bending down |
ehuo |
|
bowing in reverence |
Eie |
|
Deer; God - EI |
eje |
|
going |
Ejeagha; |
Gentleman Michael Ejeagha and his Premier Music Dance Band. |
Legends of Nigerian Igbo Music Chief Mike Ejeagha's music can be said to epitomize the soul of Ndi Igbo - the Igbo people of South Eastern Nigeria, it is Mike Ejeagha; born on August 1932 in Imezi Owa, Eziagu LGA in Enugu State. |
eji |
|
holding on to |
ejiji |
|
dress; adornment |
ejima |
|
twin |
|
bụ ejima |
be twins |
|
nwa ejima |
a twin |
|
ụmụ ejima |
twins |
|
Mmadụ a naabọ bụ ejima |
These two persons are twins |
ejim aka n'ubochi gi n'aga nke oma |
|
I hope your day is going well |
ejọ |
|
see ọjọ |
Eju |
|
Snail |
ejụ |
|
broken pot; potsherd |
|
ejụ isị |
top of skull |
ejụna, njụna, njina |
|
edible snail { kọso, nsam} |
|
nkekele ejụna |
snail-shell |
Eke |
|
a name of one of the four Igbo market days; creation |
eke |
|
Royal Python {Python regius}, the smaller species of python, more common, lives in compounds and is freely handled, sacred in most parts of Igboland |
|
eke mmili |
water python |
|
eke na ogwụlụgwụ |
rainbow |
|
eke ukwu, eke ọgba |
the larger python; African or Rock Python; {Python Sebae} |
Eke |
|
a divinity; eke good luck, fortune |
eke, ekọ |
|
gizzard |
|
eke ọkụkọ |
fowl gizzard |
eke |
|
a day in the Igbo four-day week market {Orie, Afor, Nkwo, Eke}, following Nkwọ, personified as an alusị |
|
Mgbeeke |
female name {for child born on Eke} |
|
Nweeke, Ọkeeke, Ekeemezie |
male names {for someone born on eke market day} |
eke/ekeh |
|
eke market (Igbo speaking east main market) |
ekelere m gi maka Keresimesi na ubochi izizi afo ozo |
|
Merry Christmas |
ekene |
|
thanks; salutation; greeting; gratitude |
|
Ekene dịlị Chukwu |
Thanks be to God |
ekike |
|
adornment of the body; tie; belt; girdle |
ekike ile |
|
string of the tongue |
|
ife ekike |
finery; adornment |
|
ke ekike |
dress; adorn |
eko |
|
swelling |
ekọ |
|
blacksmith's bellows |
|
fụ ekọ |
pump bellows; blow bellows |
ekọ |
|
see eke |
ekọ mmịlị |
|
plant with large leaves, used for shelter or to wrap fish {Anchomanes difformis and Cyrtosperma senegalense} {Scott} |
eku |
|
spoon; ladle {ṅgaji} |
Ekpe |
|
a secret cult (iri ekpe -to inherit a dead person's property) |
ekpe |
|
inheritance |
|
ke ekpe |
make a will |
|
lite ekpe |
inherit |
ekpe |
|
earthwork constructed on the outskirts of a village for defence purposes, or on farm to mark boundary or check erosion |
|
ti ekpe |
make low mud wall, usually on farm, to mark boundary and/or check erosion |
ekpe |
|
left {hand} |
|
aka ekpe |
left hand |
|
ife dị n'aka ekpe |
something on the left |
|
anya aka ekpe |
the left eye |
ekpe |
|
time |
|
ekpe afụ |
then; at that time |
|
ekpe niịne |
always; {at} all times |
|
ekpe ọbụna |
whenever; {at} any time |
ekpele, ekpelu |
|
prayer |
|
kpe ekpele |
say prayer |
ekpere |
|
prayer |
ekpelu |
|
see ekpele |
ekpenta, ekpenta |
|
leprosy |
|
onye ekpenta |
leper |
ekpete |
|
see okpete |
ekpete |
|
{= isi ego} unit of cowrie counting system, consisting of six single cowries {ego} mkpụlụ |
|
ekpete ili |
ten units of six cowries each {= ọfu ụkwụ} |
|
ekpete naabọ |
twelve cowries {= ego naabọ) |
ekpu |
|
wearing (a hat) |
ekwe |
|
wooden slit gong |
|
su ekwe |
beat the gong |
ekwe |
|
drum (ekwe ekwe - Stubborn) |
ekwe |
|
xylophone |
ekwe |
|
string from ana |
|
akpụlụ ekwe |
unsplit cane |
ekwe |
|
small uncarved stool |
ekwe |
|
occiput {also ọkpụ n'ekwe} |
ekweekwe |
|
stubbornness |
ekweeme |
|
impossibility |
ekwele |
|
tie-rope; cane; fibre for making fish traps |
ekweṅsu |
|
the malevolent spirits of those who have died a "bad death" and cannot reincarnate; malevolent non-human spirits; {Christian usage} the devil; a person who causes confusion and havoc |
ekwo |
|
being noisy |
ekwọ |
|
back of head; nape of neck |
|
ọkpụn'okwọ |
back of head; occiput |
ekwọlọ |
|
envy; jealousy |
|
gba ekwọlọ |
compete {in bad sense}; be jealous, envious |
|
kwọ ekwọlọ |
envy; contest enviously |
ekwu |
|
kitchen |
ekwu |
|
talking |
Ekwu |
|
hearth spirit, the domestic spirit of women, worshipped by head woman of household |
|
mma ekwu |
small kitchen knife |
ekwulekwu |
|
talkativeness; loquacity |
|
onye ekwulekwu |
a talkative |
|
kwu ekwulekwu |
be loquacious, talkative; tending to talk a great deal; |
|
oke ekwulekwu |
talkativeness; bragging |
ekwum |
|
lungfish; mudfish {Protopterus annectens} {= ebị} |
Eku |
|
Wooden spoon; spooning, shovelling |
ekuschenji retu |
|
exchange rate |
elekere |
|
clock |
elekere abuo nabo |
|
two o'clock pm |
|
elekere ise na ututu anyi e choo mmiri |
five o'clock in the morning we go fetch water |
|
elekere itoolu na ututu |
nine o'clock am |
|
elekere otu nabo |
one o'clock pm |
eleghelu |
|
see elụuluu |
elele, elile |
|
profit; gain |
|
ba elele |
be useful; profit; benefit |
|
li elile |
gain |
elele, elile |
|
food prepared with beans {after the chaff is removed, the beans are ground with water into pulp, then wrapped in leaves in convenient bits with normal food ingredients added, then boiled till done} |
|
elele ịko |
elele boiled in tins {e.g. milk tins} instead of being wrapped in leaves |
elem |
|
fish-fry; small sprat-like fish caught when Niger rises |
elili |
|
rope {general term}; string to tie yams; shoe lace {ụdọ, ekwe, abụ} see elele and elili |
|
elili afọ |
intestines |
|
elili ọfịa |
snake {euphemism} |
|
gba elili |
wear strings round ankles |
|
kwụ elili |
commit suicide by hanging |
elili |
|
see elụlụ |
elo |
|
counsel; swallowing |
elo |
|
mushroom |
|
elo mmụọ |
poisonous mushroom sp. {spirits' mushroom} {see also mmụọ} |
|
pu elo |
grow fungus; live for ever |
elo |
|
Standard-wing Nightjar {Macrodipteryx longipennis} is a bird in the nightjar family. |
elu elu |
|
North {borrowed from Central Igbo}; very far away |
elu |
|
up |
elu |
|
high; heights |
|
elu ugwu |
uphill |
elulu-ngwo; akpa elulu; akpa ngwo; erughulu ukwu ngwo |
|
See akpa elulu; Larvae raffia palm |
elụlụ, elili, olighili |
|
electric catfish {Malapterurus electricus} {= ṅdudụ} |
elụluu |
|
see elụuluu |
elụuluu, elụluu, eleghelu |
|
black driver ant; soldier ant |
|
ikeṅga elụluu |
giant ants, with very big heads, seen among smaller ones |
e mechalam |
|
I'm finished |
e metulum aka! |
|
don't touch me! |
Eme |
|
happening |
emenjọ |
|
innocence; infallibility {from me do} |
emesia |
|
after |
emi |
|
deep (imi emt); omimi - mystery |
emu |
|
gossip |
emume |
|
custom; observance |
emumechị |
|
daybreak |
ene |
|
looking at |
ene |
|
Harnessed Antelope; bushbuck {Tragelaphus scriptus scriptus Pallas} |
eneke |
|
swallow {bird} |
|
eneke nti ọba |
swallow |
eni |
|
burying |
eno |
|
swallowing |
enu |
|
high; heights; top (migrant Igbo dialect) |
enu |
|
height; top |
|
enu anị |
Up town; dry land {as opposed to water}; high land between Asaba and Agbor |
|
enu igwe |
Heaven; Sky |
|
enu igwe na uwa |
Heaven and Earth |
|
enu na ani |
up and down; {O yi enu na ani - she is wearing an up and down, made of same material} |
|
enu ntulu |
hardtime; misfortune |
|
enu igwe na ụwa |
heaven and earth |
|
enu na anị |
up-and-down; blouse and wrapper made of same material |
|
O yi enu na anị |
She is wearing an up-and-down |
|
enu ntụlụ |
hardship; misfortune |
|
enu ọghịgha |
changes in the world |
|
enu ụnọ |
roof |
|
enu ụwa |
whole world |
|
buni enu |
lift up; bring up; carry shoulder-high |
|
gba enu |
be shallow |
|
kọni enu |
hang up |
|
mani enu |
jump up |
|
n'enu |
above; upon |
|
nọ n'enu mmili |
be in trouble, difficulty |
|
se n'enu |
float; be ignorant of what is happening |
|
ụgbọ enu |
aeroplane |
|
ụkwụ enu |
by land; overland |
|
weni enu |
raise up |
|
weni aka enu |
raise hand |
|
wenita enu |
lift up; take up |
|
wụnị enu |
jump up |
Enugwu |
|
Enugu |
enwe |
|
monkey; useless person |
|
enwe ọfịa |
wild monkey |
e nweghim I ke golu ya |
|
I can't afford it |
enyi |
|
elephant |
|
ajị enyi |
severe dysmenorrhoea {see ajị} |
|
ọdụ enyi |
elephant's tusk |
enyi |
|
friend {less common than ọyị} |
|
enyi nwaayị |
girl-friend; woman friend |
enyọ, enyinyọ |
|
mirror; glass {= ụgọgbe} |
|
enyọ anya |
pair of spectacles |
eriri |
|
power of transforming oneself into an animal |
eriri |
|
wart |
erụlu |
|
red coral; coral bead |
eruru ngwo; |
|
Rhynchophorus phoenicis {Raffia palm wine (Ngwo) Edible Weevil Larvae}{A pupa in a palm wine tree} |
ese |
|
see ase |
esemokwu |
|
quarrel; dispute; bickering {se draw, pull} |
eso |
|
gum from tree |
esu |
|
{alịlị} millipede |
esuso, etuto |
|
blister; boil |
|
so esuso |
form boil abscess |
esusu |
|
contribution to revolving benefit fund, to which each member contributes regularly and from which members profit in turn |
ete |
|
rope for climbing trees |
eteke |
|
used in |
|
eteke uvịe |
fish {Hemichromis bimaculatus} {ikpoọkpọ} |
etete |
|
woven shield used in war by the Ada people |
etiti |
|
middle; centre |
|
etiti naabọ |
the middle, centre |
|
etitị uchichi, etitị abani |
midnight |
|
n'etiti |
amidst; in the middle |
|
n'etiti mụ na gị |
between you and me |
etu |
|
Vagina |
|
etu |
how to; method |
etu |
|
manner |
|
etu a |
thus; in this manner |
|
etu afụ |
so; in that manner |
|
etu ọ di nọọfụ |
as it is so |
etu |
|
leech |
etụketụ |
|
used in |
|
kpọ etụketụ |
hiccough |
etum |
|
long bamboo used to propel a canoe |
etụm |
|
dust in the air |
etuto |
|
see esuso |
evi |
|
snakehead fish {Channa obscura} |
EVi |
|
wearing (a dress); notto resemble |
evu |
|
carrying (I ga evu - You will carry; will you carry?) |
ewe |
|
taking |
ewi |
|
rabbit |
ewị |
|
see eyị |
ewoh! |
|
oh no! |
ewo!, ewo! |
|
exclamation of surprise |
ewọọ! |
|
exclamation of sympathy or pity |
ewu |
|
goat{ reigning} in vogue |
|
anu ewu |
goat {goat meat} |
ewu |
|
goat; {applied to person} fool; {Igbo provide says... Onye bu igwu ka ewu na-eso; Onye ji igwu ka ewu na-eso; - which means "He that has the palm fronds is he that the goat follows." Loos meaning of "More money, more friends"} |
|
anụ ewu |
goat-meat |
|
Ewu ka ọbụ |
He is a fool |
|
ewu-elị-ọkụkọ-atụ |
{goat-never-touches, fowl-never-pecks} a poisonous plant |
|
nwa ewu |
young goat; kid |
ewụ |
|
fame; report; rumour |
ewụụ! |
|
exclamation of regret, sympathy |
eyị, ewị |
|
Giant or Pouched Rat {Cricetomys gambianus Waterhouse; Yoruba ọkete} |
eze |
|
teeth; tooth; |
|
eze m di ocha |
my teeth is clean |
|
eze nkwo |
loss of tooth, teeth |
|
aka eze |
toothache |
|
gado eze |
grip {but not bite into} with teeth |
|
ikili eze |
part of jaw near molar |
|
kpopụ eze |
extract a tooth |
|
kwo eze |
take out, extract teeth; lose tooth, teeth |
|
tachapụ eze |
grin; smile; laugh |
|
ta ikekele eze |
grind teeth |
|
wa eze |
file teeth |
eze |
|
king; chief: |
|
Igbo enwe eze |
The Igbo have no kings |
|
eze alusị |
priest {of a particular spirit that has a shrine and an organized cult} |
|
eze amoosu |
chief of wizards |
|
eze anị |
life-size image of carved wood |
|
eze kachasị akasị |
God in heaven |
|
eze mmụọ |
king of underworld |
|
eze nwaayi |
queen |
|
ada eze |
princess |
|
anị eze |
kingdom |
|
chi eze |
become, be installed chief or king |
|
Ndụbeeze, Ndụbeze |
male name {life is king or life is most important} |
|
oche eze |
throne |
|
ọkpu eze |
crown |
|
zọ eze |
contest for chieftancy title; the best or chief of its kind |
|
eze anụmanụ |
king of the beasts, the elephant |
|
eze azụ |
king of the fish {Gymnarchus niloticus} |
|
eze nnụnụ |
king of the birds, the eagle |
ezi |
|
goodness; truth; kindness |
|
n'ezie {shortened from n'ezi okwu} truly |
|
|
N'ezie onye orị ka ọ bụ |
Truly he is a rogue |
|
ezi ndụ |
health |
|
ezi okenye |
aged person |
|
ezi okwu |
truth |
|
kwu ezi okwu |
speak the truth |
|
ezi ọmụme |
good deeds; righteousness |
|
ezi udo |
perfect peace |
|
n'ezi okwu |
really; in reality; indeed; truly |
ezi |
|
pork; Outside; good |
ezi |
|
pig; domestic pig; dirty person |
|
ezi ọfịa |
bushpig; Red River Hog {Choeropotamus porcus porcus} |
|
anụ ezi |
pork |
|
ọkwụlụ ezi |
pawpaw; papaya |
ezi, ezi |
|
outside or precincts of a house |
|
ezi ama |
space in front of the compound outside the compound wall and beginning from the main gate; street |
|
ezi ịba |
court of a native house |
|
ezi ịlo |
precincts of a house |
|
ezi na ụnọ |
household headed by one man |
|
nwe ezi na ụnọ |
become a householder |
|
bọ ezi |
clear a path, road, of weeds |
|
mbala ezi |
compound inside walls {contrast ilo} |
|
ọkpụ ezi ụzọ |
middle of path or road; main road; permanent path |
|
ụzọ ezi ama |
main entrance to a compound |
ezi |
|
menses |
ezi |
|
loan |
ezigbo |
|
good; true; kind |
|
Ọ bụ ezigbo mmadụ |
He is a good person |
ezi okwu bu ndu |
|
truth is life |
ezigbo ehihie |
|
greeting: good afternoon |
|
ezigbo ehihie |
reply: good afternoon |
ezigbo mgbede |
|
reply: good evening |
ezu |
|
stealing; being complete |
|
|
|
|
|
|
Igbo Dotted Vowel Codes
|